Matiu 21:24 IGBOB

24 Ma Jisus zara, si ha, Mu onwem gāju kwa unu otù okwu, ọ buru na unu agwam ya, Mu onwem gāgwa kwa unu aha ike M'ji eme ihe ndia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:24 na onodu