Matiu 21:35 IGBOB

35 Ndi-ọlu-ubi ahu we jide ndi-orù-ya, pia otù onye ihe, b͕u kwa nke-ọzọ, tu kwa nke-ọzọ nkume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:35 na onodu