Matiu 22:13 IGBOB

13 Mb͕e ahu eze ahu siri ndi nējere ya ozi, Kenu ya ukwu na aka, tupu ya n'ọchichiri nke èzí; n'ebe ahu ka ikwa-ákwá na ita-ikekere-ezé ahu gādi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 22

Echiche Matiu 22:13 na onodu