Matiu 22:7 IGBOB

7 Ma eze ahu were iwe; o we ziga usu-ndi-agha-ya nile, la ndi-ob͕u-madu ahu n'iyì, rechapu kwa obodo-ha ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 22

Echiche Matiu 22:7 na onodu