Matiu 23:35 IGBOB

35 ka ọbara ndi ezi omume nile awusiworo n'elu uwa we biakwasi unu, site n'ọbara Ebel onye ezi omume ahu rue ọbara Zakaraia nwa Barakaia, onye unu b͕uru n'ab͕ata ulo nsọ na ebe-ichu-àjà-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 23

Echiche Matiu 23:35 na onodu