Matiu 24:22 IGBOB

22 Ọ buru kwa na emeghi ubọchi ahu ka ha di nkpirikpi, agaghi-azọputa madu ọ bula: ma n'ihi ndi arọputara agēme ka ubọchi ahu di nkpirikpi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:22 na onodu