Matiu 24:27 IGBOB

27 N'ihi na dika àmùmà si n'Ọwuwa-anyanwu puta, gosi kwa onwe-ya rue Ọdida-anyanwu; otú a ka ọbibia Nwa nke madu gādi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:27 na onodu