Matiu 24:29 IGBOB

29 Ma ngwa ngwa, mb͕e nkpab͕u mb͕e ahu gasiri, anyanwu gāb͕a ọchichiri, ọnwa agaghi-enye kwa ìhè-ya, kpakpando nile gāda kwa site n'elu-igwe, agēme kwa ka ike nile nke elu-igwe me nkpatu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:29 na onodu