Matiu 24:44 IGBOB

44 N'ihi nka unu onwe-unu buru kwa ndi edoziworo: n'ihi na n'oge hour nke unu nēchèghi ka Nwa nke madu gābia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:44 na onodu