Matiu 24:51 IGBOB

51 ọ gēb͕ubi kwa ya nkpirikpi abua, kè òkè nye ya n'etiti ndi-iru-abua: n'ebe ahu ka ikwa-ákwá na ita-ikekere-ezé ahu gādi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 24

Echiche Matiu 24:51 na onodu