Matiu 25:21 IGBOB

21 Onye-nwe-ya siri ya, I mere nke-ọma, ezi orù nke kwesiri ka atukwasi gi obi: i kwesiri ka atukwasi gi obi n'umu ihe ole-na-ole, m'gēme gi onye-isi ọtutu ihe: ba n'ọṅù nke onye-nwe-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 25

Echiche Matiu 25:21 na onodu