Matiu 25:23 IGBOB

23 Onye-nwe-ya siri ya, I mere nke-ọma, ezi orù nke kwesiri ka atukwasi gi obi; i kwesiri ka atukwasi gi obi n'umu ihe ole-na-ole, m'gēme gi onye-isi ọtutu ihe: ba n'ọṅù nke onye-nwe-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 25

Echiche Matiu 25:23 na onodu