Matiu 25:29 IGBOB

29 N'ihi na onye ọ bula nke nwere ka agēnye, ọ gēnwebiga kwa ókè: ma site n'aka onye nēnweghi, ọbuná ihe o nwere ka agānapu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 25

Echiche Matiu 25:29 na onodu