Matiu 25:40 IGBOB

40 Eze ahu gāza kwa, si ha, N'ezie asim unu, Ka ọ ra, bú otú unu si me ya nye otù onye nime umu-nnam ndia, bú ndi dikarisiri ntà, Mu ka unu mere ya nye.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 25

Echiche Matiu 25:40 na onodu