Matiu 26:10 IGBOB

10 Ma mb͕e Jisus mara ya, Ọ si ha, Gini mere unu nēsob͕u nwanyi a? n'ihi na ọ luru ọlu ọma n'arum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:10 na onodu