Matiu 26:13 IGBOB

13 N'ezie asim unu, Ebe ọ bula agēkwusa ozi ọma nka n'uwa dum, agēkwuta kwa ihe nke nwanyi a mere, ka ọ buru ihe-ncheta-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:13 na onodu