15 si, Gini ka unu nāchọ inyem, mu onwem gārara kwa Ya nye n'aka-unu? Ha we tù orú ego ọla-ọcha na iri nye ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26
Echiche Matiu 26:15 na onodu