Matiu 26:26 IGBOB

26 Mb͕e ha nēri ihe, Jisus we nara ob͕e achicha, gọzie ya, nyawa ya; O we nye ndi nēso uzọ-Ya, si, Naranu, rie; nka bu arum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:26 na onodu