3 Mb͕e ahu ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye nke ndi-Ju zukọrọ n'obí onye-isi-nchu-àjà, onye anākpọ Kaiafas;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26
Echiche Matiu 26:3 na onodu