Matiu 26:50 IGBOB

50 Jisus we si ya, Eyim, me ihe i biara ime. Mb͕e ahu ha biakutere Ya, we tukwasi Jisus aka, jide Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26

Echiche Matiu 26:50 na onodu