56 Ma emewo ihe a dum, ka ihe nile ndi-amuma dere n'akwukwọ we mezu. Mb͕e ahu ndi nile nēso uzọ-Ya rapuru Ya, b͕alaga.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26
Echiche Matiu 26:56 na onodu