7 otù nwanyi biakutere Ya nke nēji ite alabaster, nke manu-otite di oké ọnu-ahia nke-uku di ya, o we wusa manu-otite ahu n'isi-Ya, mb͕e Ọ nọduru na nri.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 26
Echiche Matiu 26:7 na onodu