14 Ma Ọ zaghi ya, ọbuná rue otù okwu: ya mere na o juru onye-isi ahu anya nke-uku.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27
Echiche Matiu 27:14 na onodu