Matiu 27:48 IGBOB

48 Ngwa ngwa otù onye nime ha we b͕a ọsọ, were sponge, b͕aju ya na manya-vine b͕ara uka, tukwasi ya n'amì, nye Ya ka Ọ ṅua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27

Echiche Matiu 27:48 na onodu