Matiu 27:53 IGBOB

53 ha we si n'ebe anēlì ozu puta mb͕e nbilite-n'ọnwu-Ya gasiri, we ba n'obodo nsọ, were onwe-ha gosi ọtutu madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 27

Echiche Matiu 27:53 na onodu