Matiu 28:2 IGBOB

2 Ma le, ala-ọma-jijiji uku dara; n'ihi na mọ-ozi nke Onye-nwe-ayi si n'elu-igwe ridata, bia rue, bupu nkume ahu, we nọkwasi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 28

Echiche Matiu 28:2 na onodu