10 Ma ọbuná ub͕u a anātukwasi anyu-ike na nkpọrọgwu osisi nile: ya mere anēb͕utu osisi ọ bula nke nāmighi nkpuru ọma, tubà kwa ya nime ọku.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 3
Echiche Matiu 3:10 na onodu