Matiu 5:10 IGBOB

10 Ngọzi nādiri ndi esob͕uworo n'ihi ezi omume: n'ihi na ala-eze elu-igwe bu nke ndi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:10 na onodu