Matiu 5:12 IGBOB

12 Ṅurianu ọṅu, ka obi tọ kwa unu utọ nke-uku: n'ihi na ugwọ-ọlu-unu di uku n'elu-igwe: n'ihi na otú a ka ha sob͕uru ndi-amuma ndi buru unu uzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:12 na onodu