Matiu 5:15 IGBOB

15 Ma ha adighi-amuye oriọna, dọba ya n'okpuru mb͕é, kama n'elu ihe-idọba-oriọna; ọ nēnwu-kwa-ra madu nile nọ n'ulo ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:15 na onodu