Matiu 5:20 IGBOB

20 N'ihi na asim unu, na ọ buru na ezi omume-unu adighi-akari ezi omume ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi nke-uku, unu agaghi-abà n'ala-eze elu-igwe ma-ọli.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:20 na onodu