Matiu 5:29 IGBOB

29 Ma ọ buru na anya aka-nri gi eme gi ka i ma n'ọnyà, ghupu ya, tupu kwa ya n'aru-gi: n'ihi na ọ bara gi urù ka otù nime ihe di gi n'aru la n'iyì, ka aghara kwa itubà aru-gi dum n'ọku ala-mọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:29 na onodu