Matiu 5:33 IGBOB

33 Ọzọ kwa, unu nuru na agwara ndi-ochie, si, Aṅula iyí ugha, kama nyeghachi Onye-nwe-ayi ihe nile i ṅuru n'iyí:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:33 na onodu