Matiu 5:35 IGBOB

35 eji-kwa-la ala, n'ihi na ọ bu ihe-nb͕akwasi-ukwu nke ukwu-Ya; aṅukwala iyí n'ebe Jerusalem di, n'ihi na ọ bu obodo nke Eze uku ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:35 na onodu