Matiu 5:42 IGBOB

42 Nye onye nāriọ gi, ab͕akuta-kwa-la ya azú, bú onye nāchọ ka i binye ya ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:42 na onodu