Matiu 6:1 IGBOB

1 Lezienu anya ka unu ghara ime ezi omume-unu n'iru madu, ka ha we kiri unu: ma unu emeghi otú a unu enweghi ugwọ-ọlu n'ebe Nna-unu Nke bi n'elu-igwe nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 6

Echiche Matiu 6:1 na onodu