Matiu 6:17 IGBOB

17 Ma gi onwe-gi, mb͕e i nēbu ọnu, were manu te n'isi-gi, sa kwa iru-gi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 6

Echiche Matiu 6:17 na onodu