Matiu 6:24 IGBOB

24 Ọ dighi onye ọ bula puru ibu orù nke nna abua: n'ihi na ọ gākpọ otù onye nime ha asì, hu ibe-ya n'anya; ma ọ bughi otú a ọ gējide otù, lelìa ibe-ya anya. Unu apughi ibu orù Chineke na àkù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 6

Echiche Matiu 6:24 na onodu