Matiu 6:30 IGBOB

30 Ma ọ buru na Chineke eyikwasi ahihia nke ubi uwe otú a, nke di ta, echi atubà ya n'ite ọku, Ọ̀ gaghi-eyikwasi kari unu uwe nke-uku, unu ndi okwukwe ntà?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 6

Echiche Matiu 6:30 na onodu