Matiu 7:22 IGBOB

22 Ọtutu madu gāsim n'ubọchi ahu, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, àyi jiri aha-Gi bu amuma, àyi jiri kwa aha-Gi chupu ndi-mọ ọjọ, àyi jiri kwa aha-Gi lu ọtutu ọlu di ike?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 7

Echiche Matiu 7:22 na onodu