Matiu 8:16 IGBOB

16 Ma mb͕e o ruru anyasi, ha kutara Ya ọtutu madu ndi mọ ọjọ ji: O we were okwu-ọnu chupu ndi-mọ ahu, me kwa ndi nile aru nādighi nma ka aru-ha di ike:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 8

Echiche Matiu 8:16 na onodu