26 O we si ha, Gini mere unu nātu ujọ, unu ndi okwukwe ntà? Mb͕e ahu O biliri, bara ifufe na oké osimiri ahu nba; oké ndaju we di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 8
Echiche Matiu 8:26 na onodu