Matiu 8:33 IGBOB

33 Ndi nāzù ha we b͕alaga, we je ba n'obodo ahu, kọsa ihe nile, ya na ihe mere ndi ahu ndi-mọ ọjọ ji.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 8

Echiche Matiu 8:33 na onodu