8 Ma ọchi-agha ahu nāchi ọgu ndi-agha ise zara, si, Onye-nwe-ayi, erughm ka I ba n'okpuru ulom: kama were nání okwu-ọnu kwue, agēme kwa ka aru onye nējerem ozi di ike.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 8
Echiche Matiu 8:8 na onodu