Matiu 9:22 IGBOB

22 Ma Jisus chighariri, we hu ya, si, Nwam nwanyi, nwe obi-ike; okwukwe-gi azọputawo gi. Ewe site n'oge hour ahu zọputa nwanyi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 9

Echiche Matiu 9:22 na onodu