Matiu 9:27 IGBOB

27 Mb͕e Jisus nēsi n'ebe ahu nāga, ndi-ìsì abua we so Ya, nēti nkpu, si, Mere ayi ebere, Nwa Devid.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 9

Echiche Matiu 9:27 na onodu