Matiu 9:36 IGBOB

36 Ma mb͕e Ọ huru ìgwè madu nile, O nwere ọmiko n'aru ha, n'ihi na anēsob͕u ha, nāchusa kwa ha, dika aturu nēnweghi onye nāzù ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 9

Echiche Matiu 9:36 na onodu