2. Samuel 1:20 IGBOB

20 Unu egosila ya nime Gat,Unu ezisala ozi-ya n'èzí nile nke Ashkelon;Ka umu-ndinyom ndi Filistia we ghara iṅuri ọṅu,Ka umu-ndinyom nke ndi anēbìghi úgwù we ghara iṅuri ọṅu-agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 1

Echiche 2. Samuel 1:20 na onodu