30 O rue, mb͕e ndi ahu nọ n'uzọ, na akukọ ahu biaruru Devid nti, si, Absalom eb͕uwo umu-ndikom eze nile, ọ dighi kwa otù onye fọduru nime ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 13
Echiche 2. Samuel 13:30 na onodu