2. Samuel 14:27 IGBOB

27 Ewe muara Absalom umu-ndikom atọ, na otù nwa-nwayi, aha-ya bu Tema: onye ahu bu nwayi mara nma ile anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 14

Echiche 2. Samuel 14:27 na onodu